Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ndị Kọlọsi 1
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọlọsi

      • Ekele (1, 2)

      • Pọl kelere Chineke maka na ndị Kọlọsi kweere na Jizọs (3-8)

      • Pọl kpere ekpere ka ndị Kọlọsi na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke (9-12)

      • Kraịst bụ ntọala okwukwe anyị (13-23)

      • Pọl gbasiri mbọ ike maka ọdịmma ọgbakọ (24-29)

Ndị Kọlọsi 1:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 4:17

Ndị Kọlọsi 1:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Ti 4:8; 1Pi 1:3, 4

Ndị Kọlọsi 1:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 1:23; 1Ti 3:16

Ndị Kọlọsi 1:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 4:12, 13; Faị 23

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/1997, p. 30-31

Ndị Kọlọsi 1:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:15, 16
  • +Fil 1:9
  • +2Ti 2:7; 1Jn 5:20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, ihe ọmụmụ 23

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2016, p. 26

    Ụlọ Nche,

    11/1/2001, p. 18

Ndị Kọlọsi 1:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:17; 2Pi 1:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, ihe ọmụmụ 23

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2016, p. 26

    Ụlọ Nche,

    12/1/2002, p. 16

    11/1/2001, p. 18

    11/1/1999, p. 17-19

Ndị Kọlọsi 1:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:14, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/2001, p. 18

    5/15/1991, p. 20

Ndị Kọlọsi 1:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 8:17; Efe 1:13, 14

Ndị Kọlọsi 1:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “Ọ napụtara anyị n’ikike nke ọchịchịrị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 2:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/15/2014, p. 11

    10/1/2002, p. 18

    10/15/1995, p. 20

    1/15/1992, p. 9-10

    3/15/1990, p. 15

Ndị Kọlọsi 1:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:7

Ndị Kọlọsi 1:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 4:24; 10:30; 14:9; 1Ti 1:17
  • +Mkp 3:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, ihe ọmụmụ 15

    Baịbụl Na-akụziri Anyị, p. 45

    Bible Na-akụzi, p. 42

    Bịaruo Jehova Nso, p. 55-56, 232

    Ụlọ Nche,

    7/1/2003, p. 15

    Ihe Ọmụma, p. 39-40

Ndị Kọlọsi 1:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 1:3
  • +Jn 1:10; Hib 1:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2001, p. 31

Ndị Kọlọsi 1:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 17:5

Ndị Kọlọsi 1:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 1:22
  • +1Kọ 15:23; Mkp 1:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/1/2007, p. 22

Ndị Kọlọsi 1:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Kọl 2:3, 9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 24

Ndị Kọlọsi 1:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 5:19; Efe 1:10
  • +Le 17:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Bịaruo Jehova Nso, p. 146-147

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 24

    1/15/2009, p. 28-29

    1/15/1997, p. 11-12

    12/15/1994, p. 11-13

    2/15/1991, p. 18

Ndị Kọlọsi 1:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1994, p. 12

Ndị Kọlọsi 1:23

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “nke e kwusakwaara ihe niile e kere eke dị n’okpuru eluigwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mkp 2:10
  • +1Kọ 3:11
  • +1Kọ 15:58; Hib 3:14
  • +1Ti 3:16
  • +Efe 3:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    4/2020, p. 7

    Ụlọ Nche,

    3/1/2010, p. 29

    4/1/2001, p. 11

    Ịgba Àmà, p. 217

Ndị Kọlọsi 1:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:1
  • +Ọrụ 9:16; Fil 3:10
  • +Efe 1:22, 23

Ndị Kọlọsi 1:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:16, 17

Ndị Kọlọsi 1:26

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Oge a.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:5-7; 5:32
  • +Lu 8:10; 1Kọ 2:7
  • +Ro 16:25, 26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1994, p. 12-13

Ndị Kọlọsi 1:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 3:8, 9
  • +Ro 8:18

Ndị Kọlọsi 1:28

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Efe 4:13

Ndị Kọlọsi 1:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1994, p. 13

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Kọl. 1:11Kọ 4:17
Kọl. 1:52Ti 4:8; 1Pi 1:3, 4
Kọl. 1:6Kọl 1:23; 1Ti 3:16
Kọl. 1:7Kọl 4:12, 13; Faị 23
Kọl. 1:9Efe 1:15, 16
Kọl. 1:9Fil 1:9
Kọl. 1:92Ti 2:7; 1Jn 5:20
Kọl. 1:10Efe 1:17; 2Pi 1:2
Kọl. 1:11Efe 3:14, 16
Kọl. 1:12Ro 8:17; Efe 1:13, 14
Kọl. 1:13Efe 2:1, 2
Kọl. 1:14Efe 1:7
Kọl. 1:15Jn 4:24; 10:30; 14:9; 1Ti 1:17
Kọl. 1:15Mkp 3:14
Kọl. 1:16Jn 1:3
Kọl. 1:16Jn 1:10; Hib 1:2
Kọl. 1:17Jn 17:5
Kọl. 1:18Efe 1:22
Kọl. 1:181Kọ 15:23; Mkp 1:5
Kọl. 1:19Kọl 2:3, 9
Kọl. 1:202Kọ 5:19; Efe 1:10
Kọl. 1:20Le 17:11
Kọl. 1:221Kọ 1:8
Kọl. 1:23Mkp 2:10
Kọl. 1:231Kọ 3:11
Kọl. 1:231Kọ 15:58; Hib 3:14
Kọl. 1:231Ti 3:16
Kọl. 1:23Efe 3:8
Kọl. 1:24Efe 3:1
Kọl. 1:24Ọrụ 9:16; Fil 3:10
Kọl. 1:24Efe 1:22, 23
Kọl. 1:251Kọ 9:16, 17
Kọl. 1:26Efe 3:5-7; 5:32
Kọl. 1:26Lu 8:10; 1Kọ 2:7
Kọl. 1:26Ro 16:25, 26
Kọl. 1:27Efe 3:8, 9
Kọl. 1:27Ro 8:18
Kọl. 1:28Efe 4:13
Kọl. 1:29Fil 4:13
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Ndị Kọlọsi 1:1-29

Akwụkwọ Ozi E Degaara Ndị Kọlọsi

1 Mụnwa bụ́ Pọl, onye ọ bụ uche Chineke ka m bụrụ onyeozi Kraịst Jizọs, na Timoti+ nwanna anyị, 2 na-edetara ọgbakọ dị na Kọlọsi akwụkwọ ozi a. Unu bụ ndị nsọ na ụmụnna a tụkwasịrị obi, ndị ha na Kraịst dị n’otu.

Ka Chineke Nna anyị meere unu amara, meekwa ka udo dịrị unu.

3 Mgbe ọ bụla anyị na-ekpe ekpere maka unu, anyị na-ekele Chineke bụ́ Nna nke Onyenwe anyị Jizọs Kraịst. 4 Ihe mere anyị ji ekele ya bụ na anyị nụrụ na unu kweere na Kraịst Jizọs, hụkwa ndị nsọ niile n’anya, 5 n’ihi na unu nwere olileanya inweta ihe e doweere unu n’eluigwe.+ Unu matara banyere olileanya a mgbe e ziri unu ozi ọma bụ́ eziokwu. 6 Ozi ọma a unu nụrụ na-amị mkpụrụ, na-agbasakwa n’ụwa niile,+ otú ahụ ọ na-amị mkpụrụ n’ime unu malite n’ụbọchị unu nụrụ nke bụ́ eziokwu gbasara amara Chineke, matakwa ya nke ọma. 7 Onye kụziiri unu eziokwu a bụ Epafras,+ ohu ibe anyị anyị hụrụ n’anya, onye ozi Kraịst a tụkwasịrị obi, onye na-anọchitekwa anya anyị. 8 Ọ gwakwara anyị na mmụọ nsọ na-enyere unu aka ịna-ahụ ndị ọzọ n’anya.

9 Ọ bụ ya mere na malite n’ụbọchị anyị nụrụ ya, anyị akwụsịbeghị ikpe ekpere maka unu,+ na-arịọ ka unu mara uche Chineke nke ọma,+ nweekwa amamihe, nakwa ka mmụọ nsọ na-eme ka unu na-aghọta ihe.+ 10 Anyị na-arịọkwa ka unu na-eme ihe otú ndị na-efe Jehova* kwesịrị ịna-eme iji na-eme ya obi ụtọ, ka unu na-eme ihe ọ bụla dị mma ma na-amụtakwu eziokwu gbasara Chineke.+ 11 Ihe ọzọ anyị na-arịọ bụ ka Chineke jiri ike ya dị ebube mee ka unu dị ike,+ ka unu wee na-atachi obi n’ihe niile, jirikwa ọṅụ na-edi ihe niile. 12 Ekpere anyị bụkwa ka unu na-ekele Nna anyị, onye mere ka unu ruo eruo inweta ihe o kwere ndị nsọ nọ n’ìhè ná nkwa.+

13 Ọ kpọpụtara anyị n’ọchịchịrị*+ ma kpọga anyị n’alaeze Ọkpara ya ọ hụrụ n’anya, 14 onye e si n’aka ya jiri ihe mgbapụta gbapụta anyị, nke pụtara na a gbagharala anyị mmehie anyị.+ 15 Onye a yiri Chineke, onye a na-enweghị ike ịhụ anya.+ Ọ bụkwa onye e bu ụzọ kee n’ime ihe niile e kere eke.+ 16 N’ihi na e si n’aka ya kee ihe ndị ọzọ niile dị ma n’eluigwe ma n’ụwa, ihe ndị e nwere ike ịhụ anya na ihe ndị a na-enweghị ike ịhụ anya,+ ma ọ̀ bụ ocheeze ma ọ bụ ndị isi ma ọ bụ ọchịchị ma ọ bụ ikike. E si n’aka ya kee ihe ndị ọzọ niile,+ e kekwara ha maka ya. 17 O bu ihe ndị ọzọ niile ụzọ malite ịdị.+ E sikwa n’aka ya mee ka ihe ndị ọzọ niile dịrị. 18 Ọ bụkwa onyeisi nke ahụ́ ya, ya bụ, ọgbakọ ya.+ Ọ bụ ya ka e ji malite ihe niile. Ọ bụ onye mbụ e si n’ọnwụ kpọlite.+ N’ihi ya, ọ bụ onye mbụ n’ihe niile. 19 N’ihi na Chineke chọrọ ka Kraịst zuo ezuo n’ihe niile.+ 20 O sikwa n’aka Kraịst mee ka ya na ihe ndị ọzọ niile dị ná mma,+ ma ihe ndị dị n’ụwa ma ihe ndị dị n’eluigwe. Ọ bụkwa ọbara+ Kraịst wụsịrị n’osisi ịta ahụhụ* ka Chineke ji mee ka ya na ihe ndị ọzọ niile dịrị n’udo.

21 N’eziokwu, e nwere oge unu bụ ndị iro Chineke, oge a na-enweghị ihe jikọrọ unu na ya n’ihi na uche unu dị naanị n’ihe ọjọọ. 22 Ma ugbu a, o ji maka ọnwụ onye ahụ ji anụ ahụ́ ya chụọ àjà mee ka unu na ya dị ná mma, ka unu wee dịrị nsọ n’anya ya, bụrụkwa ndị na-enweghị ntụpọ na ndị a na-anaghị ebo ebubo n’ihu ya.+ 23 Ma, unu ekwesịghị ịkwụsị inwe okwukwe na Chineke,+ kama, kwụsienụ ike na ntọala+ okwukwe unu, guzosiekwanụ ike,+ ka a ghara ime ka unu kwụsị inwe olileanya nke ozi ọma unu nụrụ mere ka unu nwee, nke e kwusakwara ebe niile n’ụwa.*+ Mụnwa bụ́ Pọl ghọkwara onyeozi maka izisa ozi ọma a.+

24 Ana m aṅụrị ọṅụ ugbu a n’agbanyeghị na m na-ata ahụhụ maka unu.+ Echere m na m ga na-ata ya na-aga ebe m so n’ahụ́ Kraịst. Ahụhụ a m na-ata bụkwa maka ọdịmma nke ahụ́ Kraịst,+ ya bụ, ọgbakọ ya.+ 25 M na-ejere ndị Chineke ozi n’ihi na ọ họpụtara m maka ozi a.+ Ọ bụkwa maka ọdịmma unu. Ọ bụ ya mere m ji na-eji ike m niile ekwusa okwu Chineke. 26 Ozi a m na-ezisa bụ ihe nzuzo dị nsọ+ e zoro kemgbe ụwa,*+ e meghịkwa ka ọgbọ ndị gara aga mara gbasara ya. Ma ugbu a, e meela ka ndị nsọ mara ya.+ 27 Ọ masịrị Chineke ime ka ndị mba ọzọ bụ́ ndị nsọ mara ihe nzuzo a dị nsọ,+ nke bụ́ akụ̀ dị ebube. Unu nwere olileanya ịdị ebube ka Kraịst+ n’ihi na unu na ya dị n’otu. 28 Anyị na-ekwusa gbasara Kraịst, na-adụ mmadụ niile ọdụ, jirikwa amamihe niile na-akụziri mmadụ niile ihe, ka anyị wee mee ka mmadụ niile, ndị ha na Kraịst dị n’otu, bụrụ ndị tozuru okè n’anya Chineke.+ 29 Ọ bụ ya mere m ji na-arụsi ọrụ ike, jiri ike Chineke nyere m+ na-agbasi mbọ ike.

Akwukwo Igbo (1984-2023)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2023 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya