1 Ndị Eze 4:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+ Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-enye amamihe;+ ihe ọmụma na nghọta na-esi n’ọnụ ya apụta.+ 2 Pita 3:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Na-agụkwanụ ndidi Onyenwe anyị dị ka nzọpụta, dị nnọọ ka nwanna anyị a hụrụ n’anya bụ́ Pọl detakwaara unu akwụkwọ,+ dị ka amamihe+ nke e nyere ya si dị,
29 Chineke wee na-enye Sọlọmọn amamihe+ na nghọta+ n’ebe ọ dị ukwuu nakwa obi nwere nghọta dị ukwuu,+ dị ka ájá dị n’ụsọ oké osimiri.+
15 Na-agụkwanụ ndidi Onyenwe anyị dị ka nzọpụta, dị nnọọ ka nwanna anyị a hụrụ n’anya bụ́ Pọl detakwaara unu akwụkwọ,+ dị ka amamihe+ nke e nyere ya si dị,