Ọpụpụ 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ ga-erukwa na mgbe ụmụ unu ga-asị unu, ‘Gịnị ka ememme a unu na-eme pụtara?’+ Diuterọnọmi 6:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 “Ọ bụrụ na nwa gị ajụọ gị n’ọdịnihu,+ sị, ‘Gịnị ka ihe àmà na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke anyị nyere unu pụtara?’ Abụ Ọma 145:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọgbọ niile ga-aja ọrụ gị mma,+Ha ga-akọkwa akụkọ banyere oké ọrụ gị.+
20 “Ọ bụrụ na nwa gị ajụọ gị n’ọdịnihu,+ sị, ‘Gịnị ka ihe àmà na ụkpụrụ na mkpebi ikpe ndị Jehova bụ́ Chineke anyị nyere unu pụtara?’