Ọpụpụ 24:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+ Levitikọs 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Mozis wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova nyere unu n’iwu ka unu mee, ka ebube Jehova wee pụta ìhè n’ihu unu.”+ Ọnụ Ọgụgụ 16:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 O wee ruo na mgbe nzukọ ahụ zukọtara megide Mozis na Erọn, ha tụgharịrị chee ụlọikwuu nzute ihu; ma, lee! ígwé ojii kpuchiri ya, ebube Jehova wee pụta ìhè.+ Jọn 11:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Jizọs sịrị ya: “Ọ̀ kwa m gwara gị na ọ bụrụ na i kwere, ị ga-ahụ ebube Chineke?”+
10 ha wee hụ Chineke Izrel.+ N’okpuru ụkwụ ya, e nwere ihe dị ka ihe e ji mbadamba nkume safaya mee, nke dị ọcha ka eluigwe.+
6 Mozis wee sị: “Nke a bụ ihe Jehova nyere unu n’iwu ka unu mee, ka ebube Jehova wee pụta ìhè n’ihu unu.”+
42 O wee ruo na mgbe nzukọ ahụ zukọtara megide Mozis na Erọn, ha tụgharịrị chee ụlọikwuu nzute ihu; ma, lee! ígwé ojii kpuchiri ya, ebube Jehova wee pụta ìhè.+