Ọpụpụ 16:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Mozis wee sị Erọn: “Were otu ite wụnye mana juru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma n’ime ya ma debe ya n’ihu Jehova dị ka ihe a ga-edebe ruo ọgbọ unu niile.”+
33 Mozis wee sị Erọn: “Were otu ite wụnye mana juru otu ihe ọ̀tụ̀tụ̀ oma n’ime ya ma debe ya n’ihu Jehova dị ka ihe a ga-edebe ruo ọgbọ unu niile.”+