8 “Ọ bụrụ na okwu ikpe ọ bụla esiere gị oké ike,+ bụ́ nke metụtara mwụfu ọbara,+ nke kpatara ịgba mmadụ akwụkwọ,+ ma ọ bụ nke e mesoro mmadụ ihe ike na ya, okwu metụtara esemokwu,+ n’ime obodo gị, ị ga-ebili gaa n’ebe Jehova bụ́ Chineke gị ga-ahọrọ,+