35 Kama nke ahụ, na-ahụnụ ndị iro unu n’anya, na-emekwanụ ihe ọma, na-agbazinyekwa ihe+ n’anaghị ọmụrụ nwa, n’enweghị olileanya inweta ihe ọ bụla; ụgwọ ọrụ unu ga-adịkwa ukwuu, unu ga-abụkwa ụmụ nke Onye Kasị Elu,+ n’ihi na o nwere obiọma+ n’ebe ndị na-enweghị ekele na ndị ọjọọ nọ.