Levitikọs 11:44 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 44 N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu;+ unu ga-edo onwe unu nsọ, unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Ya mere, unu ejila ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè mee ka mkpụrụ obi unu ghara ịdị ọcha. Ndị Efesọs 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+ 1 Pita 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na e dere, sị: “Unu ga-adị nsọ, n’ihi na adị m nsọ.”+
44 N’ihi na abụ m Jehova bụ́ Chineke unu;+ unu ga-edo onwe unu nsọ, unu ga-adịkwa nsọ,+ n’ihi na adị m nsọ.+ Ya mere, unu ejila ihe ọ bụla e kere eke na-enupụta n’ìgwè mee ka mkpụrụ obi unu ghara ịdị ọcha.
4 dị nnọọ ka ọ họọrọ+ anyị ka anyị na Kraịst dịrị n’otu tupu a tọọ ntọala+ ụwa, ka anyị wee dị nsọ, gharakwa inwe mmerụ+ n’ihu ya n’ihi ịhụnanya.+