Ilu 22:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya iji nweta ọtụtụ ihe,+ na onye na-enye ọgaranya ihe, aghaghị ịda ogbenye.+ Mak 10:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ị maaranụ ihe ndị e nyere n’iwu, ‘Egbula ọchụ,+ Akwala iko,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Erigbula mmadụ,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+
16 Onye na-erigbu onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya iji nweta ọtụtụ ihe,+ na onye na-enye ọgaranya ihe, aghaghị ịda ogbenye.+
19 Ị maaranụ ihe ndị e nyere n’iwu, ‘Egbula ọchụ,+ Akwala iko,+ Ezula ohi,+ Agbala akaebe ụgha,+ Erigbula mmadụ,+ Sọpụrụ nna gị na nne gị.’”+