Levitikọs 26:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 m ga-enye unu mmiri ozuzo n’oge kwesịrị ekwesị,+ ala unu ga-emepụtakwa ihe,+ osisi ndị dị n’ubi ga-amịkwa mkpụrụ.+
4 m ga-enye unu mmiri ozuzo n’oge kwesịrị ekwesị,+ ala unu ga-emepụtakwa ihe,+ osisi ndị dị n’ubi ga-amịkwa mkpụrụ.+