Ọpụpụ 4:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Jehova wee weso Mozis iwe dị ọkụ, o wee sị: “Ọ̀ bụ na Erọn onye Livaị abụghị nwanne gị?+ Amaara m na ọ pụrụ nnọọ ikwu okwu. Lee, ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ hụrụ gị, ọ ga-aṅụrị ọṅụ n’obi ya.+ Ọpụpụ 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gaa zute Mozis n’ala ịkpa.”+ O wee gaa zute ya n’ugwu nke ezi Chineke+ wee susuo ya ọnụ.
14 Jehova wee weso Mozis iwe dị ọkụ, o wee sị: “Ọ̀ bụ na Erọn onye Livaị abụghị nwanne gị?+ Amaara m na ọ pụrụ nnọọ ikwu okwu. Lee, ọ na-abịakwa izute gị. Mgbe ọ hụrụ gị, ọ ga-aṅụrị ọṅụ n’obi ya.+
27 Jehova wee gwa Erọn, sị: “Gaa zute Mozis n’ala ịkpa.”+ O wee gaa zute ya n’ugwu nke ezi Chineke+ wee susuo ya ọnụ.