6 Ma ọ sịrị ya: “Biko, lee! E nwere onye nke Chineke+ nọ n’obodo a, ọ bụ nwoke a na-asọpụrụ. Ihe niile ọ na-ekwu na-emezurịrị.+ Ka anyị gaa n’ebe ahụ ugbu a. Ma eleghị anya, o nwere ike ịgwa anyị ụzọ anyị ga-esi.”
26 Onye na-eme ka okwu ohu ya mezuo, Onye na-emezucha atụmatụ nke ndị ozi ya;+ Onye na-ekwu banyere Jeruselem, sị, ‘A ga-ebi na ya,’+ kwuokwa banyere obodo ndị dị na Juda, sị, ‘A ga-ewughachi ha,+ m ga-ewu ebe ya niile tọgbọrọ n’efu’;+