Abụ Ọma 37:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mma agha nke ha ga-aba n’obi ha,+A ga-agbajikwa ụta ha.+ Abụ Ọma 76:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ebe ahụ ka ọ gbajisịrị akụ́ ụta na-enwu ọkụ,+Ọta na mma agha nakwa ngwá agha.+ Sila.