Levitikọs 6:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya. Ọnụ Ọgụgụ 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Onye nchụàjà ga-ewere otu ọrụ aka ebule ahụ e siri esi+ na otu achịcha na-ekoghị eko n’ime nkata ahụ, na otu achịcha na-ekoghị eko dị fere fere,+ ọ ga-atụkwasị ha n’ọbụ aka onye Naziraịt ahụ mgbe ọ kpụchara isi na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt.
28 A ga-akụrikwa ite ụrọ+ e ji sie ya. Ma ọ bụrụ na e ji ite ọla kọpa sie ya, a ga-ekwocha ya ekwocha ma jiri mmiri ṅachaa ya.
19 Onye nchụàjà ga-ewere otu ọrụ aka ebule ahụ e siri esi+ na otu achịcha na-ekoghị eko n’ime nkata ahụ, na otu achịcha na-ekoghị eko dị fere fere,+ ọ ga-atụkwasị ha n’ọbụ aka onye Naziraịt ahụ mgbe ọ kpụchara isi na-egosi na ọ bụ onye Naziraịt.