1 Samuel 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ahụ, ndị niile nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’ọhịa mara jijiji,+ tinyere ndị niile na-eche nche; ìgwè ndị agha na-akwakọrọ ihe+ makwara jijiji, ọbụna ha onwe ha, ala malitekwara ịma jijiji,+ o wee ghọọ ịma jijiji si n’aka Chineke.+ Job 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-eme ka ala maa jijiji pụọ n’ọnọdụ ya,Ogidi+ ya ewee maa jijiji. Abụ Ọma 68:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+ Nehọm 1:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ.
15 Mgbe ahụ, ndị niile nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’ọhịa mara jijiji,+ tinyere ndị niile na-eche nche; ìgwè ndị agha na-akwakọrọ ihe+ makwara jijiji, ọbụna ha onwe ha, ala malitekwara ịma jijiji,+ o wee ghọọ ịma jijiji si n’aka Chineke.+
8 Ala mara jijiji,+Chineke mekwara ka mmiri si n’eluigwe zoo;+Chineke, bụ́ Chineke Izrel+ mere ka Saịnaị nke a maa jijiji.+
5 Ugwu ukwu amawo jijiji n’ihi ya, ugwu nta na-agbazekwa.+ Ụwa ga-eme mkpatụ n’ihi ihu ya; elu ala na ndị niile bi+ na ya ga-emekwa mkpatụ.