Diuterọnọmi 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+ 2 Ndị Eze 19:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị+ n’aka ya, ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+ Aịzaya 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.+
19 Ugbu a, Jehova bụ́ Chineke anyị,+ biko, zọpụta anyị+ n’aka ya, ka alaeze niile nke ụwa wee mara na ọ bụ naanị gị, Jehova, bụ Chineke.”+
16 “Jehova nke ụsụụ ndị agha, Chineke Izrel,+ onye nọ ọdụ n’elu cherọb, naanị gị bụ ezi Chineke nke alaeze niile nke ụwa.+ Ọ bụ gị kere eluigwe na ụwa.+