Abụ Ọma 78:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee jiri ígwé ojii na-edu ha n’ehihie,+Jirikwa ìhè ọkụ na-edu ha ogologo abalị dum.+ Abụ Ọma 105:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ọ gbasapụrụ ígwé ojii ka o kpuchie ha,+Nyekwa ha ọkụ ka ọ na-enye ha ìhè n’abalị.+