Ọnụ Ọgụgụ 14:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova wee sị: “Agbagharawo m ha dị ka i kwuru.+ 1 Samuel 12:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+
22 N’ihi na Jehova agaghị agbahapụ+ ndị ya n’ihi aha ukwu ya,+ n’ihi na Jehova ekpebiwo ime ka unu bụrụ ndị ya.+