Joshụa 3:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka ọ dị mgbe ahụ, ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala akọrọ+ n’etiti Jọdan, ka Izrel dum nọ na-agafere n’ala akọrọ,+ ruo mgbe mba ahụ dum gafesịrị Jọdan.
17 Ka ọ dị mgbe ahụ, ndị nchụàjà bụ́ ndị bu igbe ọgbụgba ndụ Jehova kwụụrụ n’ala akọrọ+ n’etiti Jọdan, ka Izrel dum nọ na-agafere n’ala akọrọ,+ ruo mgbe mba ahụ dum gafesịrị Jọdan.