-
Diuterọnọmi 31:17Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
17 N’ihi nke ahụ, m ga-eweso ha iwe dị ọkụ n’ụbọchị ahụ,+ m ga-agbahapụkwa ha+ ma wepụ ihu m n’ebe ha nọ,+ ha ga-aghọkwa ihe a ga-ala n’iyi; ọtụtụ ọdachi na ahụhụ ga-adakwasịkwa ha,+ ha ga-ekwukwa n’ụbọchị ahụ, sị, ‘Ọ́ bụghị n’ihi na Chineke anyị anọghị n’etiti anyị mere ọdachi ndị a ji dakwasị anyị?’+
-