2 Ihe E Mere 6:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ,+ gbagharakwa+ mmehie ndị gị bụ́ Izrel ma kpọghachite ha+ n’ala i nyere ha na ndị nna nna ha.+
25 mgbe ahụ, gị onwe gị nọrọ n’eluigwe nụrụ,+ gbagharakwa+ mmehie ndị gị bụ́ Izrel ma kpọghachite ha+ n’ala i nyere ha na ndị nna nna ha.+