Jeremaya 7:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha nọ na-ekwesi olu ike.+ Ha mere ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha!+
26 Ma ha egeghị m ntị, ha atọghịkwa ntị n’ala,+ kama ha nọ na-ekwesi olu ike.+ Ha mere ihe ọjọọ karịa ndị nna nna ha!+