Aịzaya 25:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Dị ka ị na-akwụsị okpomọkụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị, otú ahụ ka ị na-akwụsị mkpọtụ nke ndị ala ọzọ, ị na-ejikwa ndò nke ígwé ojii akwụsị okpomọkụ.+ A kwụsịwo abụ olu ụtọ nke ndị aka ike.+
5 Dị ka ị na-akwụsị okpomọkụ nke dị n’ala mmiri na-adịghị, otú ahụ ka ị na-akwụsị mkpọtụ nke ndị ala ọzọ, ị na-ejikwa ndò nke ígwé ojii akwụsị okpomọkụ.+ A kwụsịwo abụ olu ụtọ nke ndị aka ike.+