Ọpụpụ 13:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ị ga-agwakwa nwa gị n’ụbọchị ahụ, sị, ‘Ọ bụ n’ihi ihe ahụ Jehova meere m mgbe m si n’Ijipt pụta.’+