18 M wee gwa ụmụ ha n’ala ịkpa,+ sị, ‘Unu ejela ije n’ụkpụrụ nna nna unu hà,+ unu edebekwala mkpebi ikpe ha,+ unu ejikwala arụsị ha ndị na-asọ oyi ka nsị merụọ onwe unu.+
51 “Ndị na-ekwesi olu ike na ndị a na-ebighị úgwù n’obi+ na ná ntị, unu na-eguzogide mmụọ nsọ mgbe niile; dị ka nna nna unu hà mere, otú ahụ ka unu na-eme.+