Ọnụ Ọgụgụ 14:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+ Abụ Ọma 78:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee na-emehie ya+Site n’inupụrụ Onye Kasị Elu isi n’ebe mmiri na-adịghị;+
11 N’ikpeazụ, Jehova gwara Mozis, sị: “Ruo ole mgbe+ ka ndị a ga na-akparị m,+ ruokwa ole mgbe ka ha ga-anọ na-abụ ndị na-enweghị okwukwe n’ebe m nọ n’agbanyeghị ihe ịrịba ama niile m mere n’etiti ha?+