Aịzaya 63:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ma ha nupụrụ isi,+ meekwa ihe wutere mmụọ nsọ ya.+ O wee ghọọrọ ha onye iro.+ O busoro ha agha.+ Ndị Efesọs 4:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+ Ndị Hibru 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+
30 Unu adịkwala na-eme ka mmụọ nsọ Chineke nwee mwute,+ bụ́ nke e ji kaa unu akara+ maka ụbọchị a ga-eji ihe mgbapụta tọhapụ unu.+
16 N’ihi na olee ndị nụrụ ya ma kpasuo ya oké iwe?+ N’eziokwu, ọ̀ bụ na ndị niile si n’Ijipt pụta n’okpuru Mozis emeghị otú ahụ?+