Jenesis 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Chineke wee sị: “Ka e mee ka mmiri ahụ nke dị n’okpuru eluigwe sọkọta ọnụ n’otu ebe, ka ala akọrọ pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ. Jenesis 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Chineke chetara+ Noa na anụ ọhịa ọ bụla na anụ ụlọ ọ bụla ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ,+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’elu ụwa, mmiri ahụ wee malite ịta.+
9 Chineke wee sị: “Ka e mee ka mmiri ahụ nke dị n’okpuru eluigwe sọkọta ọnụ n’otu ebe, ka ala akọrọ pụtakwa.”+ O wee dị otú ahụ.
8 Mgbe nke ahụ gasịrị, Chineke chetara+ Noa na anụ ọhịa ọ bụla na anụ ụlọ ọ bụla ya na ha nọ n’ụgbọ ahụ,+ Chineke wee mee ka ifufe fee n’elu ụwa, mmiri ahụ wee malite ịta.+