Job 28:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ọ bụ n’ala ka ihe oriri si apụta;+Ma n’okpuru ya, e kpuru ya ihu dị ka ihe ọkụ bibiri. 1 Ndị Kọrịnt 3:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 nke mere na onye na-akụ+ mkpụrụ abụghị ihe ọ bụla, onye na-agba ya mmiri abụghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ Chineke onye na-eme ka o too+ bụ ihe niile.
7 nke mere na onye na-akụ+ mkpụrụ abụghị ihe ọ bụla, onye na-agba ya mmiri abụghịkwa ihe ọ bụla, kama ọ bụ Chineke onye na-eme ka o too+ bụ ihe niile.