Ilu 15:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ọ bụla nke na-ezere ịdọ aka ná ntị+ na-ajụ mkpụrụ obi nke ya, ma onye na-aṅa ntị n’ịba mba na-enweta ezi uche.+ Ndị Hibru 12:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 ma unu echefuchawo ndụmọdụ ahụ nke na-agwa unu okwu dị ka ụmụ, sị:+ “Nwa m, eledala ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Jehova anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;+
32 Onye ọ bụla nke na-ezere ịdọ aka ná ntị+ na-ajụ mkpụrụ obi nke ya, ma onye na-aṅa ntị n’ịba mba na-enweta ezi uche.+
5 ma unu echefuchawo ndụmọdụ ahụ nke na-agwa unu okwu dị ka ụmụ, sị:+ “Nwa m, eledala ịdọ aka ná ntị nke si n’aka Jehova anya, adakwala mbà mgbe ọ na-abara gị mba;+