-
Joshụa 7:24Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
24 Jọshụa na Izrel dum wee kpọrọ Ekan+ nwa Zira, chịrịkwa ọlaọcha ahụ na uwe ahụ pụrụ iche na mkpirisi ọlaedo ahụ,+ kpọrọkwa ụmụ ya ndị ikom na ụmụ ya ndị inyom, kpụrụkwa ehi ya na ịnyịnya ibu ya na ìgwè ewu na atụrụ ya, burukwa ụlọikwuu ya na ihe niile bụ́ nke ya, ha wee were ha bịarute na ndagwurugwu Ekọ.+
-