Ilu 15:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Mmadụ na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ihe ọnụ ya zara,+ leekwa nnọọ ka okwu e kwuru n’oge ya si dị mma!+ Ilu 16:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Onye nwere obi amamihe ka a ga-akpọ onye nwere nghọta,+ onye egbugbere ọnụ ya dị ụtọ na-ekwukwa okwu na-eru n’obi.+ Ilu 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Okwu ọma bụ ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ ọ na-atọ mkpụrụ obi ụtọ, bụrụkwa ihe na-agwọ ọkpụkpụ.+ Ilu 25:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Dị ka mkpụrụ osisi apụl ọlaedo nke dị n’ime ihe e ji ọlaọcha tụọ, otú ahụ ka okwu e kwuru n’oge kwesịrị ya dị.+
21 Onye nwere obi amamihe ka a ga-akpọ onye nwere nghọta,+ onye egbugbere ọnụ ya dị ụtọ na-ekwukwa okwu na-eru n’obi.+
11 Dị ka mkpụrụ osisi apụl ọlaedo nke dị n’ime ihe e ji ọlaọcha tụọ, otú ahụ ka okwu e kwuru n’oge kwesịrị ya dị.+