34 “Onye ọ bụla n’ime ha agakwaghị akụziri enyi ya na nwanne ya,+ sị, ‘Maranụ Jehova!’+ n’ihi na ha niile ga-amara m, malite n’onye kasị nta n’ime ha ruo n’onye kasị ukwuu n’ime ha,”+ ka Jehova kwuru. “N’ihi na m ga-agbaghara ha njehie ha, agakwaghị m echeta mmehie ha.”+