Aịzaya 49:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma mụ onwe m sịrị: “Ọ bụ n’efu ka m dọgburu onwe m n’ọrụ.+ Emefusịwo m ike m+ n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ nakwa n’ihe efu. N’ezie, ikpe m dị n’aka Jehova,+ ụgwọ ọrụ m dịkwa n’aka Chineke m.”+
4 Ma mụ onwe m sịrị: “Ọ bụ n’efu ka m dọgburu onwe m n’ọrụ.+ Emefusịwo m ike m+ n’ihe na-enweghị ihe ọ bụ nakwa n’ihe efu. N’ezie, ikpe m dị n’aka Jehova,+ ụgwọ ọrụ m dịkwa n’aka Chineke m.”+