15 “Kama ịbụ onye a gbahapụrụ kpamkpam na onye a kpọrọ asị, n’enweghị onye na-esi na gị agafe,+ m ga-eme ka ị bụrụ ihe e ji anya isi ruo mgbe a na-akaghị aka, na ihe aṅụrị site n’otu ọgbọ ruo n’ọgbọ ọzọ.+
11 O wee sị m: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a bụ ụlọ Izrel dum.+ Lee, ha na-asị, ‘Ọkpụkpụ anyị akpọọla nkụ, anyị enwekwaghị olileanya.+ E kewapụwo anyị iche kpamkpam.’