Abụ Ọma 103:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye na-eme ka oge ndụ gị niile jupụta n’ihe ọma;+Oge ntorobịa gị na-adịkwa ọhụrụ dị ka nke ugo.+ Abụ Ọma 138:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ụbọchị m kpọkuru gị, gị onwe gị zara m;+I wee mee ka obi sie mkpụrụ obi m ike, meekwa ka ọ dị ike.+
3 N’ụbọchị m kpọkuru gị, gị onwe gị zara m;+I wee mee ka obi sie mkpụrụ obi m ike, meekwa ka ọ dị ike.+