2 Ndị Eze 5:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Gehezaị wee chụwa Neaman. Mgbe Neaman hụrụ onye na-achụ ya, o si n’ụgbọ ịnyịnya ya rịdata ozugbo ka o zute ya, o wee sị: “Ọ̀ dịkwa mma?”+ Nehemaya 5:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma ndị bụ́ gọvanọ tupu mụ onwe m boro ndị anyị ibu arọ, ha nọkwa na-anara ha shekel ọlaọcha iri anọ maka nri na mmanya kwa ụbọchị. Ndị na-ejere ha ozi chịkwara ndị anyị ọchịchị nchịgbu.+ Ma mụ onwe m emeghị otú ahụ+ n’ihi egwu Chineke.+
21 Gehezaị wee chụwa Neaman. Mgbe Neaman hụrụ onye na-achụ ya, o si n’ụgbọ ịnyịnya ya rịdata ozugbo ka o zute ya, o wee sị: “Ọ̀ dịkwa mma?”+
15 Ma ndị bụ́ gọvanọ tupu mụ onwe m boro ndị anyị ibu arọ, ha nọkwa na-anara ha shekel ọlaọcha iri anọ maka nri na mmanya kwa ụbọchị. Ndị na-ejere ha ozi chịkwara ndị anyị ọchịchị nchịgbu.+ Ma mụ onwe m emeghị otú ahụ+ n’ihi egwu Chineke.+