Aịzaya 66:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ dị mkpọtụ nke si n’obodo, nke si n’ụlọ nsọ!+ Ọ bụ mkpọtụ nke na-eme mgbe Jehova na-akwụ ndị iro ya ụgwọ kwesịrị ha.+ Ndị Hibru 12:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+
6 Ọ dị mkpọtụ nke si n’obodo, nke si n’ụlọ nsọ!+ Ọ bụ mkpọtụ nke na-eme mgbe Jehova na-akwụ ndị iro ya ụgwọ kwesịrị ha.+
26 N’oge ahụ, olu ya mere ka ụwa maa jijiji,+ ma ugbu a, o kwewo nkwa, sị: “Ọ ka fọrọ otu ugboro m ga-eme ka ọgba aghara dị, ọ bụghị naanị n’ụwa kamakwa n’eluigwe.”+