Aịzaya 33:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ndị dike ha etiwo mkpu ákwá n’okporo ámá; ndị ozi udo+ ga-akwasi ákwá ike. Jeremaya 48:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 A ga-eweghara obodo ya niile, wegharakwa ebe ndị siri ike dị n’ime ya. N’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Moab ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.’”+ Joel 1:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “Ewoo, ụbọchị ahụ na-abịa!+ Ụbọchị Jehova dị nso,+ ọ ga-abịakwa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile! Mkpughe 6:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n’ocheeze ahụ+ ghara ịhụ anyị, ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị,+
41 A ga-eweghara obodo ya niile, wegharakwa ebe ndị siri ike dị n’ime ya. N’ụbọchị ahụ, obi ndị dike nke Moab ga-adị ka obi nwaanyị ime na-eme.’”+
15 “Ewoo, ụbọchị ahụ na-abịa!+ Ụbọchị Jehova dị nso,+ ọ ga-abịakwa dị ka mbibi nke si n’aka Onye Pụrụ Ime Ihe Niile!
16 Ha wee na-asị ugwu na oké nkume ndị ahụ: “Dakwasịnụ anyị+ ma zobe anyị ka Onye ahụ nke nọ n’ocheeze ahụ+ ghara ịhụ anyị, ka ọnụma nke Nwa Atụrụ ahụ gharakwa ịbịakwasị anyị,+