Aịzaya 24:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị bi n’ala a emerụwo ya,+ n’ihi na ha emebiwo iwu,+ gbanwee ụkpụrụ,+ mebie ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+ Daniel 9:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+
5 Ndị bi n’ala a emerụwo ya,+ n’ihi na ha emebiwo iwu,+ gbanwee ụkpụrụ,+ mebie ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe a na-akaghị aka.+
5 anyị emehiewo,+ mee ihe ọjọọ, meekwa ajọ omume ma nupụ isi;+ anyị ahapụwokwa ihe i nyere n’iwu na mkpebi ikpe gị.+