1 Ihe E Mere 29:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ma, ònye ka m bụ,+ ole ndị ka ndị m bụkwa, nke na anyị nwere ike inye onyinye afọ ofufo dị otú a?+ N’ihi na ihe niile si n’aka gị,+ ọ bụkwa n’aka gị ka anyị nwetara ihe anyị nyere gị. Abụ Ọma 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ọ bụ Jehova nwe ụwa na ihe jupụtara n’ime ya,+Elu ala nakwa ndị bi na ya.+
14 “Ma, ònye ka m bụ,+ ole ndị ka ndị m bụkwa, nke na anyị nwere ike inye onyinye afọ ofufo dị otú a?+ N’ihi na ihe niile si n’aka gị,+ ọ bụkwa n’aka gị ka anyị nwetara ihe anyị nyere gị.