-
Levitikọs 7:21Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
21 Ọ bụrụkwa na mkpụrụ obi emetụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha aka, bụ́ ihe na-adịghị ọcha si n’ahụ́ mmadụ pụta+ ma ọ bụ anụmanụ na-adịghị ọcha+ ma ọ bụ ihe ọ bụla na-adịghị ọcha nke a na-asọ oyi,+ wee rie ụfọdụ n’ime anụ àjà udo, bụ́ nke a chụụrụ Jehova n’àjà, a ga-ebipụ mkpụrụ obi ahụ n’etiti ndị ya.’”
-