-
Ezra 3:8Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
8 N’afọ nke abụọ mgbe ha bịarutesịrị n’ụlọ ezi Chineke nke dị na Jeruselem, n’ọnwa nke abụọ,+ Zerọbabel+ nwa Shieltiel+ na Jeshụa+ nwa Jehọzadak na ụmụnne ha ndị ọzọ, bụ́ ndị nchụàjà na ndị Livaị, nakwa ndị niile si ebe a dọọrọ ha n’agha lọta+ Jeruselem malitere ọrụ; ha wee mee ndị Livaị+ gbara afọ iri abụọ gbagowe ndị na-elekọta ọrụ a na-arụ n’ụlọ Jehova.+
-