Aịzaya 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 M ga-emekwa ka i nwee ndị ikpe dị ka i nwere na mbụ, meekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ dị ka i nwere ná mmalite.+ E mesịa, a ga na-akpọ gị Obodo Ezi Omume, Obodo Kwesịrị Ntụkwasị Obi.+ Jeremaya 33:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+
26 M ga-emekwa ka i nwee ndị ikpe dị ka i nwere na mbụ, meekwa ka i nwee ndị ndụmọdụ dị ka i nwere ná mmalite.+ E mesịa, a ga na-akpọ gị Obodo Ezi Omume, Obodo Kwesịrị Ntụkwasị Obi.+
16 N’oge ahụ, a ga-azọpụta Juda,+ Jeruselem ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Ihe a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.’”+