Aịzaya 35:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Mgbe ahụ ka a ga-emeghe anya ndị ìsì,+ a ga-emeghekwa ntị nke ndị ntị chiri.+ Matiu 19:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Oké ìgwè mmadụ sokwa ya, o wee gwọọ ha n’ebe ahụ.+ Mak 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ọ gwọrọ ọtụtụ ndị, ndị niile nwere ajọ ọrịa dị iche iche nọ na-adakwasị ya ka ha bitụ ya aka.+ Mak 7:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ebe a, ha kpọtaara ya otu nwoke ntị chiri nke nwekwara nsogbu ikwu okwu, ha wee rịọsie ya arịrịọ ike ka o bikwasị ya aka.+
10 N’ihi na ọ gwọrọ ọtụtụ ndị, ndị niile nwere ajọ ọrịa dị iche iche nọ na-adakwasị ya ka ha bitụ ya aka.+
32 N’ebe a, ha kpọtaara ya otu nwoke ntị chiri nke nwekwara nsogbu ikwu okwu, ha wee rịọsie ya arịrịọ ike ka o bikwasị ya aka.+