Ọrụ Ndịozi 5:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+ Ọrụ Ndịozi 19:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Mmadụ niile wee mata nke a, ma ndị Juu ma ndị Grik bi n’Efesọs; egwu+ wee jide ha niile, e wee na-enye aha Onyenwe anyị Jizọs otuto.+
12 Ndịozi nọkwa na-eme ọtụtụ ihe ịrịba ama na ihe ebube n’etiti ndị mmadụ;+ ha niile jikwa otu obi nọrọ na veranda nwere ogidi nke Sọlọmọn.+
17 Mmadụ niile wee mata nke a, ma ndị Juu ma ndị Grik bi n’Efesọs; egwu+ wee jide ha niile, e wee na-enye aha Onyenwe anyị Jizọs otuto.+