Ọrụ Ndịozi 5:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 A nọkwa na-enwekwu ndị kwere n’Onyenwe anyị, bụ́ ìgwè mmadụ nke gụnyere ma ndị ikom ma ndị inyom;+ Ọrụ Ndịozi 11:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Aka Jehova+ dịnyekwaara ha, ọnụ ọgụgụ dịkwa ukwuu bụ́ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe chigharịkwuuru Onyenwe anyị.+ Ọrụ Ndịozi 11:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 n’ihi na ọ bụ ezi mmadụ ma jupụta na mmụọ nsọ na okwukwe. Ìgwè mmadụ dị ukwuu wee kwere n’Onyenwe anyị.+
14 A nọkwa na-enwekwu ndị kwere n’Onyenwe anyị, bụ́ ìgwè mmadụ nke gụnyere ma ndị ikom ma ndị inyom;+
21 Aka Jehova+ dịnyekwaara ha, ọnụ ọgụgụ dịkwa ukwuu bụ́ ndị ghọrọ ndị kwere ekwe chigharịkwuuru Onyenwe anyị.+
24 n’ihi na ọ bụ ezi mmadụ ma jupụta na mmụọ nsọ na okwukwe. Ìgwè mmadụ dị ukwuu wee kwere n’Onyenwe anyị.+