16 N’eziokwu, ihe nzuzo dị nsọ+ banyere nsọpụrụ Chineke a dị ukwuu: ‘E mere ka ọ pụta ìhè n’anụ ahụ́,+ a kpọrọ ya onye ezi omume ná mmụọ,+ ọ pụtara ìhè n’ihu ndị mmụọ ozi,+ e kwusara ya n’etiti ndị mba ọzọ,+ e kweere na ya n’ụwa,+ a kpọgoro ya n’eluigwe n’ebube.’+