Jọn 7:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ya mere, o juru ndị Juu anya, ha wee na-asị: “Olee otú nwoke a si mara akwụkwọ,+ ebe ọ na-agụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”+
15 Ya mere, o juru ndị Juu anya, ha wee na-asị: “Olee otú nwoke a si mara akwụkwọ,+ ebe ọ na-agụghị akwụkwọ n’ụlọ akwụkwọ?”+