Ọrụ Ndịozi 12:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe o chesịrị echiche banyere ya, ọ gara n’ụlọ Meri nne Jọn, onye a na-akpọkwa Mak,+ bụ́ ebe ọtụtụ mmadụ zukọtara na-ekpe ekpere.
12 Mgbe o chesịrị echiche banyere ya, ọ gara n’ụlọ Meri nne Jọn, onye a na-akpọkwa Mak,+ bụ́ ebe ọtụtụ mmadụ zukọtara na-ekpe ekpere.